3RD TERM EXAMINATION QUESTIONS
CLASS: PRIMARY TWO SUBJECT: ASUSU IGBO
Instructions: Answer all
Name: ________________________________________________________________
Horo okwu kwesiri wee mejuo oghere ndia
- Mkpuru ubochi ________ mebere izu igbo (a) otu (b) abuo (ch) ano
- Ubochi mbu n’izu igbo bu ________ (a) Eke (b) orie (ch) afo (d) nkwo
- Izu nke bekee o di olee? _________ (a) ise (b) isii (ch) asaa
- Ubochi nke mbu n’izuuka Bekee bu (a) fraidee (b) satodee (ch) sonde
- Ezi agwa a turu anya n’aka nwata bu _______ (a) izu ori (b) ikwu eziokwu
- Kpoputa aha akuku ahu abuo imara ______________ na ____________
- Deputa onuogugu ndia n’igbo
- 10 _____________
- 16 ______________
- Gini bu aha gi? __________________
- Aha nna m bu _____________________
- O bu onye okpuru ochichi ________________
- Ndi Igbo na emere _________ oriri (a) ji (b) akpu (ch) ede
- Eji __________ wee mara ndi Igbo (a) izu-ohi (b) izu ahia (ch) ikpu uzu
- Ekele a na ekele na ututu bu ________ (a) uhuruchi oma (b) ibiolachi (ch) ndewo
- Ekele a na ekele onye na-aru oru bu __________ (a) nnoo (b) abali oma (ch) dalu oru
- Eji ___________ edebe gburugburu ocha (a) akupe (b) ite (ch) aziza
- Kpoo aha nri abuo i na-eri?
- Aha ebe anyi bi bu na ______________________
- Aha obodo m bu ____________________
- Gwam ihe mere eze ji racha ntu ________ (a) ego (b) uwe (ch) ube