FIRST TERM EXAMINATION QUESTIONS
CLASS: PRIMARY 2 SUBJECT: IGBO LANGUAGE
NKEJI NKE MBU
- _____ bu onye is ezinulo (a) nne (b) nna (ch) umunne
- _____ na (3) _____ bu ihe ndi a na-ahu na ezinulo (a) oche na osisi (b) tebulu na oche
- Ekele a na-ekele onye na-aru oru bu _____ (a) ka chifo (b) ndeewo (ch) imeela
- Ihe ana-agwa onye na alakpu ura bu _____ (a) iboola chi (b) daalu (ch) ka chifo
- “Onye tiri nwa na-ebe akwa” bu abu _____ (a) oru (b) agha (ch) umuaka
- _____ bu omume mmadu nye mmadu ibe ya iji gosi otu obi di onye (a) ikpoo asi (b) ekele (ch) o nweghi
Dezuo ntimiwu ndia a
- Mechie _____ (a) nti (b) onu (ch) eze
- Nodu ______ (a) oto (b) elu (ch) ala
- _____ bu uda oma a nuru n anti ma gbakwa ya agba (a) Abu (b) egwu (ch)
- _____ bu aha eji eziputa ole ihe di (a) egwu (b) onu (ch) onuogugu
- 18 na onuogugu igbo bu _____ (a) iri na issi (b) iri na asato (ch) iri
- Iteghete na asusu bekee bu (a) 10 (b) 8 (ch) 9
- _____ bu nke eji onu ekwe nke na-enye obi uto (a) abu (b) egwu (ch) onu
- Eji onu ekwu _____ (a) onu (b) okwu (ch) aka
- Umuaka kwesiri _____ ndi toro ha ato (a) ikpari (b) igozi (ch) ikele
- Aha uloakwukwo gi bu _____ (a) New mission school (b) old Era mission school (ch) New Era mission shool
- O di mma umuaka isa eze ha mgbe tetaru ura (a) eziokwu (b) asi
- Uzo esi edebe akuku ahu mma ocha bun di a ma ewepu _____ (a) ita atu (b) ighu ahu (ch) ita mvo aka
- O buru na anyi edebeghi akuku ahu mma, anyi ga-ebute oria (a) eziokwu (b) asi
Guo agumagu ndia ma zaa ajuju so ya
Ndi ala anyi bu di oru ugbo. Anyi na-akoputa ihe oriri di iche iche dika ji, ede, akpu, osikapa, agwa, akwukwonri dg.Obughiobodo niile na-esi otu udi nri. Ndi Ngwa na-eri ofe achara. Ndi Nsukka na Udi new okpa. Nri ndi obodo obula na ato ha uto.
Zaa ajuju ndi a
- Ndi ala anyi bun di oru _____ (a) akpu (b) ugbo
- Ndi na-etekari ofeachara bu ndi _____ (a) olu (b) Ngwa
- Obodo abuo maara maka okpa bu _____ na (4) _____ (a) Owere na Udi (b) Nsukka na Udi
- Otu udi nri anyi bu _____ (a) ede (b) ofeachara (b) ofeawa
- Nri ndi Obodo obula _____ ha uto (a) na-ato (b) na-elu
- _____ bu ihe ana-ekele n’ abali (a) iboola chi (b) daalu (ch) ka chifo
- Ezi agwa umuakwukwo kesiri ime bu (a) isopuru ndi nkuzi (b) ikpari ha (ch) ikoto ha
Dee onuogugu ndi a n’Igbo
- 8 = ____ (a) asato (b) asaa (ch) isii
- 15 = iri na ____ (a) isii (b) ise (ch) asato
10.13 = iri na ____ (a) ano (b) abuo (cH ato
NKEJI NKE ABUO
Deputa akuku ahu mmadu ise
- ___________________________
- ___________________________
- ____________________________
- ____________________________ na
- ____________________________
Tughari okwu ndi a na asusu bekee
- Ndi nkuzi ________________
- Ama egwuregwu ____________
- Dee onu ogugu ndi a n’igbo
(a) 15 ___________
(b) 20 ___________
(ch) 18 __________
- Aha onye nkuzi gi bu ____________________