3RD TERM EXAMINATION QUESTIONS
CLASS: PRIMARY ONE SUBJECT: ASUSU IGBO
Instructions: Answer all
Name: ________________________________________________________________
Kowaa aha ihe ndia
- (a) Aziza (b) oche (ch) ulo
- (a) oroma (b) akwa (ch) boolu
- (a) akupe (b) akwukwo (ch) ncha
- (a) ute (b) ite (ch) aziza
- (a) udara (b) ahia (ch) akwukwo
Gosiputa ahia ndi Igbo
- (a) orun (b) Nkwo (ch) Ekele
- (a) Eke (b) ahia (ch) uzo
- (a) orie (b) ulo (ch) ulo akwuko
- (a) Afo (b) oru (ch) Bia
Gosiputa oru nne n’aru n’ulo
- (a) isu akwa (b) igba asiri
- (a) igba egwu (b) isi nri
- (a) ilekota umuaka (b) ino nkiti
Deputa onu-ogugu ndia na asusu Igbo
- 8 = _______________
- 12 = ___________
- 9 = ______________
Dejuo ahiriokwu ndia maka onwe gi
- Aha m bu _____________________
- Agbaram afo ____________________
- Aha nne m bu _______________________
- Aha ebe anyi bi bun a _____________________
- Aha obodo m bu _____________________________