Igbo Language - Primary 1 - Exams

Exams

FIRST TERM EXAMINATION

CLASS: PRIMARY 1                                           SUBJECT: IGBO LANGUAGE

NKEJI NKE MBU

  1. ______ bu ebe anyi na ano agu akwukwo(a) ulo uka (b) ahia (ch) ulo
  2. Aha ulo akwukwo gi bu ______ (a) Uloakwukwo (b) Old Era Mission (ch) New Era Mission school
  3. E ji ______ ahu uzo (a) imi (b) anya (ch) eze
  4. E ji imi ______ (a) ahu uzo (b) eku ume (ch) aga ije
  5. Umuaka kwesiri ______ ndi toro ha (a) ikpari (b) igozi (ch) ikere
  6. Nri ndi obodo obula ______ ha uto (a) na-ato (b) na-elu

Dezuo ntimiwu ndi a

  1. Suo _____ (a) efere (b) akwa
  2. Saa _____ (a) mmiri (b) efere
  3. Rahu _____ (a) oso (b) ura
  4. _____ mmiri (a) taa (b) nuo
  5. ____ na 12 _____ bu ihe ndi gbara anyi gburugburu n’ulo anyi (a) oche na osisi (b) akwukwo na mmiri (ch) Umuanumanu na osisi
  6. Anu ndi bi na ohia bu _____ (a) ewu (b) agwo (ch) nkita
  7. _____ bu anu ndi bi n’ulo (a) agwo (b) odum (ch) okuko
  8. _____ na 16 ______ bu akuku ahu mmadu (a) isi na efere (b) Anya na mmiri (ch) imimna anya
  9. Ihe ndi anyi na-ahu na gburugburu uloakwukwo bu _____ na 18. _____ (a) Ama eguruegwu na ndi ueoji (b) osisi na am egwuruegwu
  10. Gini ka ana akpo ‘teacher’ n’ asusu igbo (a) umuakwukwo (b) onye isi (ch) onye nkuzi
  11. _____ bun di ana-ahu n’ime uloakwukwo (a) Dokinta (b) osisi (ch) umuakwukwo

Guo agumagu ndi a ma zaa ajuju so ya

Chike bu nnani nwa nwoke nne ya muru. O nwere umunne nwaanyi abuo. Chike nwere otutu enyi n’ulo akwukwo ha mana nke o hukarisiri n’anya bu Samual. Nna Chike Mechara nwu, o wee soro nwanne nna ya gawa Onicha ebe o na aru oru Bekee.

Zaa ajuju ndi a

  1. Chike nwere umunne _____ Umunne _____ (a) Ato (b) abuo (ch) Ano
  2. Onye ka ya na Chike soro gawa Onicha mgbe nna ya nwuru? (a) nwanne nna ya (b) nwanne nne ya
  3. Aha enyi Chike bu _____ (a) Emeka (b) Samuel (ch) Chibuzo
  4. Obodo ebbe ka Chike gara? (a) Emene (b) Enugu (ch) Onicha
  5. Nna Chike _____ (a) di ndu (b) anwuola (ch) mere njem
  6. “Onye tiri nwa na-ebe akwa” bu abu ______ (a) agha (b) umuaka (ch) otuto
  7. ‘Aga m ebuli aha Gi elu’ bu abu ______ (a) umuaka (b) oru (ch) otuto
  8. _____ bu ihe ana-ekele n’ututu (a) iboola chi (b) Ndeewo (ch) jisike

Dee onu ogugu ndi a n’ igbo

  1. 6 = (a) assa (b) ise (ch) isii
  2. 11 = (a) iri (b) iri na otu (ch) iri na abuo

NKEJI NKE ABUO

  1. Deputa akuku ahu mmadu ise ____________________________________,

2 ____________________________________________________,

3 ____________________________________________________,

4 ____________________________________________________ na

5 ____________________________________________________

Tughari okwu ndi a na asusu bekee

  1. Osisi ________
  2. Umuanumanu ____________
  3. Dee ma supee onugugu igbo bido na otu ruo na iri